Aịzaya 9:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 N’ihi na a mụụrụ anyị otu nwa,+E nyere anyị otu nwa nwoke. Ọchịchị* ga-adị n’aka ya.*+ A ga-akpọ ya Onye Ndụmọdụ Dị Ebube,+ Chi Bụ́ Dike,+ Nna Na-adịru Mgbe Ebighị Ebi, Onyeisi Udo. Jọn 1:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 O nweghị mmadụ hụtụrụla Chineke mgbe ọ bụla.+ Ọ bụ chi a mụrụ naanị ya+ nke nọ n’akụkụ* Nna ya+ kọwara onye Nna ya bụ.+ Ndị Filipaị 2:5, 6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Na-echenụ echiche otú a ka Kraịst Jizọs.+ 6 N’agbanyeghị na ọ dịrị ka Chineke,+ o cheghịdị echiche ka ọ gbalịwa ka ya na Chineke hara.+
6 N’ihi na a mụụrụ anyị otu nwa,+E nyere anyị otu nwa nwoke. Ọchịchị* ga-adị n’aka ya.*+ A ga-akpọ ya Onye Ndụmọdụ Dị Ebube,+ Chi Bụ́ Dike,+ Nna Na-adịru Mgbe Ebighị Ebi, Onyeisi Udo.
18 O nweghị mmadụ hụtụrụla Chineke mgbe ọ bụla.+ Ọ bụ chi a mụrụ naanị ya+ nke nọ n’akụkụ* Nna ya+ kọwara onye Nna ya bụ.+
5 Na-echenụ echiche otú a ka Kraịst Jizọs.+ 6 N’agbanyeghị na ọ dịrị ka Chineke,+ o cheghịdị echiche ka ọ gbalịwa ka ya na Chineke hara.+