Matiu 11:28, 29 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 Bịakwutenụ m, unu niile ndị na-arụgbu onwe unu n’ọrụ, ndị e bokwara ibu dị arọ, m ga-emekwa ka unu nweta ume. 29 Nyaranụ yok m, mụtakwanụ ihe n’aka m, n’ihi na m dị nwayọọ, dịkwa umeala n’obi,+ unu* ga-enwetakwa ume. Jọn 17:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 “Emeela m ka ndị i si n’ụwa nye m mara aha gị.+ Ha bụ nke gị. Ọ bụ gị nyere m ha, ha na-emekwa ihe i kwuru.*
28 Bịakwutenụ m, unu niile ndị na-arụgbu onwe unu n’ọrụ, ndị e bokwara ibu dị arọ, m ga-emekwa ka unu nweta ume. 29 Nyaranụ yok m, mụtakwanụ ihe n’aka m, n’ihi na m dị nwayọọ, dịkwa umeala n’obi,+ unu* ga-enwetakwa ume.
6 “Emeela m ka ndị i si n’ụwa nye m mara aha gị.+ Ha bụ nke gị. Ọ bụ gị nyere m ha, ha na-emekwa ihe i kwuru.*