Jọn 6:51 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 51 Abụ m achịcha na-enye ndụ nke si n’eluigwe bịa. Ọ bụrụ na onye ọ bụla erie achịcha a, ọ ga-adị ndụ ebighị ebi. N’eziokwu, achịcha m ga-enye bụ anụ ahụ́ m ka ụwa wee nweta ndụ.”+
51 Abụ m achịcha na-enye ndụ nke si n’eluigwe bịa. Ọ bụrụ na onye ọ bụla erie achịcha a, ọ ga-adị ndụ ebighị ebi. N’eziokwu, achịcha m ga-enye bụ anụ ahụ́ m ka ụwa wee nweta ndụ.”+