Jọn 6:44 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 44 E nweghị onye ga-abịakwute m ma ọ bụrụ na Nna m, onye zitere m, adọtaghị ya.+ M ga-akpọlitekwa ya n’ọnwụ n’ụbọchị ikpeazụ.+
44 E nweghị onye ga-abịakwute m ma ọ bụrụ na Nna m, onye zitere m, adọtaghị ya.+ M ga-akpọlitekwa ya n’ọnwụ n’ụbọchị ikpeazụ.+