Jọn 6:63 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 63 Ọ bụ mmụọ bụ ihe na-enye ndụ.+ Anụ ahụ́ abaghị uru ọ bụla. Okwu m gwara unu si n’ike mmụọ nsọ, ọ na-enyekwa ndụ.+ Jọn 17:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Iji nweta ndụ ebighị ebi,+ ha ga-amata gị,* onye naanị ya bụ ezi Chineke,+ matakwa onye i zitere, bụ́ Jizọs Kraịst.+
63 Ọ bụ mmụọ bụ ihe na-enye ndụ.+ Anụ ahụ́ abaghị uru ọ bụla. Okwu m gwara unu si n’ike mmụọ nsọ, ọ na-enyekwa ndụ.+
3 Iji nweta ndụ ebighị ebi,+ ha ga-amata gị,* onye naanị ya bụ ezi Chineke,+ matakwa onye i zitere, bụ́ Jizọs Kraịst.+