Mak 11:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Ndị isi nchụàjà na ndị odeakwụkwọ nụrụ ihe merenụ. Ha wee malite ịchọ otú ha ga-esi gbuo ya+ n’ihi na ha na-atụ ya egwu maka na otú o si ezi ihe juru ìgwè mmadụ niile ahụ anya.+ Luk 19:47 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 47 Ọ nọgidekwara na-ezi ihe kwa ụbọchị n’ụlọ nsọ. Ma ndị isi nchụàjà na ndị odeakwụkwọ na ndị isi ndị Juu nọ na-achọ igbu ya.+
18 Ndị isi nchụàjà na ndị odeakwụkwọ nụrụ ihe merenụ. Ha wee malite ịchọ otú ha ga-esi gbuo ya+ n’ihi na ha na-atụ ya egwu maka na otú o si ezi ihe juru ìgwè mmadụ niile ahụ anya.+
47 Ọ nọgidekwara na-ezi ihe kwa ụbọchị n’ụlọ nsọ. Ma ndị isi nchụàjà na ndị odeakwụkwọ na ndị isi ndị Juu nọ na-achọ igbu ya.+