Jọn 14:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ọ̀ bụ na i kweghị na mụ na Nna m dị n’otu nakwa na Nna m na mụnwa dị n’otu?+ Ihe ndị m na-agwa unu abụghị uche m,+ kama Nna m nke mụ na ya dị n’otu si n’aka m na-arụ ọrụ ya.
10 Ọ̀ bụ na i kweghị na mụ na Nna m dị n’otu nakwa na Nna m na mụnwa dị n’otu?+ Ihe ndị m na-agwa unu abụghị uche m,+ kama Nna m nke mụ na ya dị n’otu si n’aka m na-arụ ọrụ ya.