-
1 Jọn 5:9Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
9 Anyị na-anabata àmà ndị mmadụ na-agba, ma àmà Chineke na-agba ka nke ha. N’ihi na àmà Chineke na-agba bụ àmà ọ gbara banyere Ọkpara ya.
-