Jọn 10:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Onye na-eche ọnụ ụzọ nche na-emeghere ya ụzọ,+ atụrụ na-anụkwa olu ya.+ Ọ na-akpọ atụrụ ya aha, na-edurukwa ha apụ.
3 Onye na-eche ọnụ ụzọ nche na-emeghere ya ụzọ,+ atụrụ na-anụkwa olu ya.+ Ọ na-akpọ atụrụ ya aha, na-edurukwa ha apụ.