24 N’eziokwu, ana m asị unu na onye ọ bụla na-anụ okwu m ma kwere n’Onye ahụ zitere m ga-enweta ndụ ebighị ebi,+ a gaghịkwa ekpe ya ikpe, kama o sila n’ọnwụ fere ná ndụ.+
17Mgbe Jizọs kwuchara ihe ndị a, o leliri anya n’eluigwe, sị: “Nna, oge eruola. Mee ka ọkpara gị dị ebube, ka ọkpara gị wee mee ka ị dị ebube.+2 I nyela ya ikike n’ebe mmadụ* niile nọ,+ ka o wee nye ndị niile i nyere ya+ ndụ ebighị ebi.+