Abụ Ọma 82:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 “M sịrị, ‘Unu bụ chi.*+ Unu niile bụ ụmụ Onye Kacha Elu. 1 Ndị Kọrịnt 8:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ọ bụ eziokwu na e nwere chi dị iche iche, ma ọ̀ bụ n’eluigwe ma ọ bụ n’ụwa,+ nweekwa ọtụtụ ndị e weere na ha bụ chi nakwa ọtụtụ ndị e weere na ha bụ ndị nwe mmadụ,
5 Ọ bụ eziokwu na e nwere chi dị iche iche, ma ọ̀ bụ n’eluigwe ma ọ bụ n’ụwa,+ nweekwa ọtụtụ ndị e weere na ha bụ chi nakwa ọtụtụ ndị e weere na ha bụ ndị nwe mmadụ,