Matiu 3:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Mgbe e mechara Jizọs baptizim, o si na mmiri ahụ bilie ozugbo. Ma, eluigwe meghere,+ o wee hụ ka mmụọ Chineke na-efedata n’ụdị nduru wee bekwasị ya.+ Mak 1:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ozugbo o si na mmiri na-apụta, ọ hụrụ ka e meghere eluigwe, hụkwa mmụọ nsọ n’ụdị nduru ka ọ na-ebekwasị ya.+ Luk 3:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 mmụọ nsọ wee bịa n’ụdị nduru bekwasị ya. Otu olu sikwa n’eluigwe kwuo, sị: “Ị bụ Ọkpara m, onye m hụrụ n’anya. Ihe gị masịrị m.”+
16 Mgbe e mechara Jizọs baptizim, o si na mmiri ahụ bilie ozugbo. Ma, eluigwe meghere,+ o wee hụ ka mmụọ Chineke na-efedata n’ụdị nduru wee bekwasị ya.+
10 Ozugbo o si na mmiri na-apụta, ọ hụrụ ka e meghere eluigwe, hụkwa mmụọ nsọ n’ụdị nduru ka ọ na-ebekwasị ya.+
22 mmụọ nsọ wee bịa n’ụdị nduru bekwasị ya. Otu olu sikwa n’eluigwe kwuo, sị: “Ị bụ Ọkpara m, onye m hụrụ n’anya. Ihe gị masịrị m.”+