10 Ọ̀ bụ na i kweghị na mụ na Nna m dị n’otu nakwa na Nna m na mụnwa dị n’otu?+ Ihe ndị m na-agwa unu abụghị uche m,+ kama Nna m nke mụ na ya dị n’otu si n’aka m na-arụ ọrụ ya.
21 ka ha niile wee bụrụ otu+ otú ahụ gịnwa, Nna, na mụnwa dị n’otu, mụ na gị adịrịkwa n’otu,+ ka anyị na ha wee dị n’otu, ka ụwa wee kwere na ọ bụ gị zitere m.