Luk 10:38 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 38 Ma ka ha nọ na-aga, ọ banyere n’otu obodo. N’ebe a, otu nwaanyị aha ya bụ Mata+ nabatara ya n’ụlọ ya.
38 Ma ka ha nọ na-aga, ọ banyere n’otu obodo. N’ebe a, otu nwaanyị aha ya bụ Mata+ nabatara ya n’ụlọ ya.