Matiu 3:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Mgbe e mechara Jizọs baptizim, o si na mmiri ahụ bilie ozugbo. Ma, eluigwe meghere,+ o wee hụ ka mmụọ Chineke na-efedata n’ụdị nduru wee bekwasị ya.+
16 Mgbe e mechara Jizọs baptizim, o si na mmiri ahụ bilie ozugbo. Ma, eluigwe meghere,+ o wee hụ ka mmụọ Chineke na-efedata n’ụdị nduru wee bekwasị ya.+