Matiu 23:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ma unu ekwela ka a na-akpọ unu Onye Ozizi,*+ n’ihi na otu onye bụ Onye Ozizi unu, ma unu niile bụ ụmụnna. Jọn 13:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Unu na-akpọ m ‘Onye Ozizi’ na ‘Onyenwe anyị.’ Ihe unu na-akpọ m ziri ezi maka na ọ bụ ihe m bụ.+
8 Ma unu ekwela ka a na-akpọ unu Onye Ozizi,*+ n’ihi na otu onye bụ Onye Ozizi unu, ma unu niile bụ ụmụnna.