Jọn 11:43, 44 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 43 Mgbe o kwuchara ihe ndị a, o kwuziri n’oké olu, sị: “Lazarọs, pụta!”+ 44 Nwoke ahụ nwụrụ anwụ wee pụta. E kere ya ákwà n’ụkwụ na n’aka, jirikwa ákwà kechie ya ihu. Jizọs sịrị ha: “Tọpụnụ ya ákwà ka ọ lawa.”
43 Mgbe o kwuchara ihe ndị a, o kwuziri n’oké olu, sị: “Lazarọs, pụta!”+ 44 Nwoke ahụ nwụrụ anwụ wee pụta. E kere ya ákwà n’ụkwụ na n’aka, jirikwa ákwà kechie ya ihu. Jizọs sịrị ha: “Tọpụnụ ya ákwà ka ọ lawa.”