Jọn 17:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Mgbe Jizọs kwuchara ihe ndị a, o leliri anya n’eluigwe, sị: “Nna, oge eruola. Mee ka ọkpara gị dị ebube, ka ọkpara gị wee mee ka ị dị ebube.+
17 Mgbe Jizọs kwuchara ihe ndị a, o leliri anya n’eluigwe, sị: “Nna, oge eruola. Mee ka ọkpara gị dị ebube, ka ọkpara gị wee mee ka ị dị ebube.+