Aịzaya 6:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 N’afọ Eze Ọzaya nwụrụ,+ ahụrụ m ka Jehova nọ n’ocheeze dị elu.+ Uwe mwụda o yi sachikwara ebe niile n’ụlọ nsọ ya. Aịzaya 6:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 M nụziri olu Jehova ka ọ na-asị: “Ònye ka m ga-eziga? Ònyekwa ga-agara anyị?”+ Mụ asị: “Lee m, ziga m.”+
6 N’afọ Eze Ọzaya nwụrụ,+ ahụrụ m ka Jehova nọ n’ocheeze dị elu.+ Uwe mwụda o yi sachikwara ebe niile n’ụlọ nsọ ya.
8 M nụziri olu Jehova ka ọ na-asị: “Ònye ka m ga-eziga? Ònyekwa ga-agara anyị?”+ Mụ asị: “Lee m, ziga m.”+