Jọn 9:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Ndị mụrụ ya kwuru ihe ndị a maka na ha na-atụ ndị isi ndị Juu egwu,+ n’ihi na ha kwekọrịtara na onye ọ bụla kwuru na Jizọs bụ Kraịst, a ga-achụpụ ya n’ụlọ nzukọ ha.+ Jọn 16:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ndị mmadụ ga-achụpụ unu n’ụlọ nzukọ.+ N’eziokwu, oge na-abịa mgbe ndị mmadụ ga-egbu unu+ ma chee na ha jeere Chineke ozi dị nsọ.
22 Ndị mụrụ ya kwuru ihe ndị a maka na ha na-atụ ndị isi ndị Juu egwu,+ n’ihi na ha kwekọrịtara na onye ọ bụla kwuru na Jizọs bụ Kraịst, a ga-achụpụ ya n’ụlọ nzukọ ha.+
2 Ndị mmadụ ga-achụpụ unu n’ụlọ nzukọ.+ N’eziokwu, oge na-abịa mgbe ndị mmadụ ga-egbu unu+ ma chee na ha jeere Chineke ozi dị nsọ.