Jọn 14:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Jizọs sịrị ya: “Filip, ọ̀ bụ na ị mabeghị m n’agbanyeghị na mụ na unu anọọla ogologo oge otú a? Onye ọ bụla hụrụ m ahụla Nna m.+ Gịnị mere i ji asị, ‘Gosi anyị Nna ahụ’?
9 Jizọs sịrị ya: “Filip, ọ̀ bụ na ị mabeghị m n’agbanyeghị na mụ na unu anọọla ogologo oge otú a? Onye ọ bụla hụrụ m ahụla Nna m.+ Gịnị mere i ji asị, ‘Gosi anyị Nna ahụ’?