24 “N’ihi ya, onye ọ bụla nke na-anụ okwu m ndị a ma na-eme ha ga-adị ka nwoke nwere uche, onye rụrụ ụlọ ya n’elu oké nkume.+ 25 Mmiri wee zosie ike, idei mmiri abịakwa, ifufe efekwasịkwa ụlọ ahụ, ma ọ daghị, n’ihi na a tọrọ ntọala ya n’elu oké nkume.