Luk 22:3, 4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ma Setan banyere n’ime Judas, onye a na-akpọ Iskarịọt, onye bụ́kwa otu n’ime ndịozi iri na abụọ Jizọs.+ 4 O wee gakwuru ndị isi nchụàjà na ndị isi ndị nche ụlọ nsọ, ya na ha akpaa otú ọ ga-esi rara ya nye n’aka ha.+
3 Ma Setan banyere n’ime Judas, onye a na-akpọ Iskarịọt, onye bụ́kwa otu n’ime ndịozi iri na abụọ Jizọs.+ 4 O wee gakwuru ndị isi nchụàjà na ndị isi ndị nche ụlọ nsọ, ya na ha akpaa otú ọ ga-esi rara ya nye n’aka ha.+