Ndị Rom 13:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Unu ejila onye ọ bụla ụgwọ ihe ọ bụla, ma e wepụ ịhụ ibe unu n’anya;+ n’ihi na onye hụrụ mmadụ ibe ya n’anya emezuola ihe iwu kwuru.+ 1 Ndị Kọrịnt 13:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ịhụnanya anaghị akwụsị akwụsị.* Ma, ike Chineke na-enye ndị mmadụ ibu amụma, na ịsụ asụsụ dị iche iche,* na ịmata ihe, ga-emecha ghara ịdị. 1 Ndị Kọrịnt 13:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Ma, ihe atọ ndị a ga-afọdụ: okwukwe, olileanya, na ịhụnanya. Ma nke kacha ha niile bụ ịhụnanya.+ 1 Jọn 4:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Ọ bụrụ na onye ọ bụla asị: “Ahụrụ m Chineke n’anya,” ma ya akpọọ nwanna ya asị, ọ bụ onye ụgha.+ N’ihi na onye na-ahụghị nwanna ya n’anya,+ bụ́ onye ọ na-ahụ anya, agaghị ahụli Chineke n’anya, bụ́ onye ọ na-anaghị ahụ anya.+
8 Unu ejila onye ọ bụla ụgwọ ihe ọ bụla, ma e wepụ ịhụ ibe unu n’anya;+ n’ihi na onye hụrụ mmadụ ibe ya n’anya emezuola ihe iwu kwuru.+
8 Ịhụnanya anaghị akwụsị akwụsị.* Ma, ike Chineke na-enye ndị mmadụ ibu amụma, na ịsụ asụsụ dị iche iche,* na ịmata ihe, ga-emecha ghara ịdị.
20 Ọ bụrụ na onye ọ bụla asị: “Ahụrụ m Chineke n’anya,” ma ya akpọọ nwanna ya asị, ọ bụ onye ụgha.+ N’ihi na onye na-ahụghị nwanna ya n’anya,+ bụ́ onye ọ na-ahụ anya, agaghị ahụli Chineke n’anya, bụ́ onye ọ na-anaghị ahụ anya.+