Jọn 2:24, 25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 Ma Jizọs atụkwasịchaghị ha obi n’ihi na ọ ghọtara ha niile, 25 ọ dịghịkwa ya mkpa ka onye ọ bụla kọwaara ya ihe ọ bụla banyere mmadụ, n’ihi na ọ ma ihe dị mmadụ n’obi.+
24 Ma Jizọs atụkwasịchaghị ha obi n’ihi na ọ ghọtara ha niile, 25 ọ dịghịkwa ya mkpa ka onye ọ bụla kọwaara ya ihe ọ bụla banyere mmadụ, n’ihi na ọ ma ihe dị mmadụ n’obi.+