Jọn 11:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Tọmọs, onye a na-akpọ Ejima, wee gwa ndị na-eso ụzọ ibe ya, sị: “Ka anyị gaakwa, ka anyị soro Jizọs nwụọ.”+
16 Tọmọs, onye a na-akpọ Ejima, wee gwa ndị na-eso ụzọ ibe ya, sị: “Ka anyị gaakwa, ka anyị soro Jizọs nwụọ.”+