Luk 24:49 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 49 M ga-ezitere unu ihe Nna m kwere ná nkwa. Ma, nọrọnụ n’obodo a ruo mgbe unu ga-enweta ike si n’elu.”+ Jọn 14:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 Ma ihe inyeaka ahụ, bụ́ mmụọ nsọ, nke Nna m ga-ezite n’aha m, ga-akụziri unu ihe niile ma chetara unu ihe niile m gwara unu.+
49 M ga-ezitere unu ihe Nna m kwere ná nkwa. Ma, nọrọnụ n’obodo a ruo mgbe unu ga-enweta ike si n’elu.”+
26 Ma ihe inyeaka ahụ, bụ́ mmụọ nsọ, nke Nna m ga-ezite n’aha m, ga-akụziri unu ihe niile ma chetara unu ihe niile m gwara unu.+