1 Jọn 5:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ọ bụ onye a bụ onye ji mmiri na ọbara bịa, ya bụ, Jizọs Kraịst. Ọ bụghị naanị mmiri ka o ji,+ kama o ji mmiri na ọbara.+ Mmụọ nsọ na-agbakwa àmà,+ n’ihi na mmụọ nsọ bụ eziokwu ahụ.
6 Ọ bụ onye a bụ onye ji mmiri na ọbara bịa, ya bụ, Jizọs Kraịst. Ọ bụghị naanị mmiri ka o ji,+ kama o ji mmiri na ọbara.+ Mmụọ nsọ na-agbakwa àmà,+ n’ihi na mmụọ nsọ bụ eziokwu ahụ.