Jọn 13:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Ugbu a, ana m agwa unu ihe a tupu ya emee, ka unu wee kwere na ọ bụ m bụ ya mgbe ọ ga-eme.+ Jọn 14:29 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 29 Agwala m ya unu ugbu a tupu ya emee, ka unu wee kwere ma o mee.+