Jọn 5:37, 38 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 37 Nna m bụ́ onye zitere m agbaakwala àmà banyere m.+ Unu anụbeghị olu ya mgbe ọ bụla ma ọ bụkwanụ hụ otú ọ dị.+ 38 Okwu ya adịghịkwa n’ime unu n’ihi na unu ekweghị n’onye ahụ o zitere.
37 Nna m bụ́ onye zitere m agbaakwala àmà banyere m.+ Unu anụbeghị olu ya mgbe ọ bụla ma ọ bụkwanụ hụ otú ọ dị.+ 38 Okwu ya adịghịkwa n’ime unu n’ihi na unu ekweghị n’onye ahụ o zitere.