-
Ọpụpụ 12:14Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
14 “‘Unu ga na-echeta ụbọchị ahụ. Unu ga na-eme ememme na ya ka ọ bụrụ ememme a na-emere Jehova n’ọgbọ unu niile. Unu ga na-eme ya ka ọ bụrụ iwu unu ga na-edebe mgbe niile.
-