1 Jọn 4:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Otú a ka unu ga-esi mata okwu si n’aka Chineke: Okwu ọ bụla nke na-egosi na Jizọs Kraịst bụ mmadụ mgbe ọ bịara n’ụwa* bụ okwu si n’aka Chineke.+
2 Otú a ka unu ga-esi mata okwu si n’aka Chineke: Okwu ọ bụla nke na-egosi na Jizọs Kraịst bụ mmadụ mgbe ọ bịara n’ụwa* bụ okwu si n’aka Chineke.+