Ndị Filipaị 4:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Unu echegbula onwe unu banyere ihe ọ bụla,+ kama n’ihe niile, na-ekpenụ ekpere, na-arịọsikwanụ Chineke arịrịọ ike ma na-ekele ya. Ọ bụ otú unu ga-esi mee ka ọ mara ihe unu na-arịọ.+
6 Unu echegbula onwe unu banyere ihe ọ bụla,+ kama n’ihe niile, na-ekpenụ ekpere, na-arịọsikwanụ Chineke arịrịọ ike ma na-ekele ya. Ọ bụ otú unu ga-esi mee ka ọ mara ihe unu na-arịọ.+