Abụ Ọma 41:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Onye mụ na ya dịdị ná mma, onye m tụkwasịrị obi,+Onye na-eri nri m, na-emegidezi m.*+ Abụ Ọma 109:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ka ọ ghara ịdịte ndụ aka.+ Ka onye ọzọ rụwa ọrụ* ọ na-arụbu.+ Ọrụ Ndịozi 1:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 N’ihi na e dere n’akwụkwọ Abụ Ọma, sị, ‘Ka ebe o bi tọgbọrọ chakoo, ka a gharakwa inwe onye ga-ebi na ya.’+ E dekwara, sị, ‘Ka onye ọzọ rụwa ọrụ* ọ na-arụbu.’+
20 N’ihi na e dere n’akwụkwọ Abụ Ọma, sị, ‘Ka ebe o bi tọgbọrọ chakoo, ka a gharakwa inwe onye ga-ebi na ya.’+ E dekwara, sị, ‘Ka onye ọzọ rụwa ọrụ* ọ na-arụbu.’+