Jọn 15:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 A sị na unu bụ nke ụwa, ụwa gaara ahụ unu n’anya. Ma ebe ọ bụ na unu abụghị nke ụwa,+ kama m si n’ụwa họrọ unu, ọ bụ ya mere ụwa ji kpọọ unu asị.+ Jems 4:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ndị na-akwa iko,* ọ̀ bụ na unu amaghị na mmadụ bụrụ enyi ụwa, ọ ghọọla onye iro Chineke? N’ihi ya, onye ọ bụla nke chọrọ ịbụ enyi ụwa na-eme onwe ya onye iro Chineke.+
19 A sị na unu bụ nke ụwa, ụwa gaara ahụ unu n’anya. Ma ebe ọ bụ na unu abụghị nke ụwa,+ kama m si n’ụwa họrọ unu, ọ bụ ya mere ụwa ji kpọọ unu asị.+
4 Ndị na-akwa iko,* ọ̀ bụ na unu amaghị na mmadụ bụrụ enyi ụwa, ọ ghọọla onye iro Chineke? N’ihi ya, onye ọ bụla nke chọrọ ịbụ enyi ụwa na-eme onwe ya onye iro Chineke.+