Jọn 14:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 N’ụbọchị ahụ, unu ga-ama na mụ na Nna m dị n’otu, unu na m adịrị n’otu, mụ na unu adịrịkwa n’otu.+ Jọn 17:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 “Anọghịzi m n’ụwa, ma ha nọ n’ụwa,+ m na-abịakwutekwa gị. Nna dị nsọ, chebe ha+ n’ihi aha gị nke i nyere m, ka ha wee bụrụ otu* otú anyị bụ otu.*+ 1 Jọn 3:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 Ya na onye na-eme ihe o nyere n’iwu dị n’otu, onye ahụ na yanwa dịkwa n’otu.+ Anyị makwa na anyị na ya dị n’otu n’ihi mmụọ nsọ o nyere anyị.+
20 N’ụbọchị ahụ, unu ga-ama na mụ na Nna m dị n’otu, unu na m adịrị n’otu, mụ na unu adịrịkwa n’otu.+
11 “Anọghịzi m n’ụwa, ma ha nọ n’ụwa,+ m na-abịakwutekwa gị. Nna dị nsọ, chebe ha+ n’ihi aha gị nke i nyere m, ka ha wee bụrụ otu* otú anyị bụ otu.*+
24 Ya na onye na-eme ihe o nyere n’iwu dị n’otu, onye ahụ na yanwa dịkwa n’otu.+ Anyị makwa na anyị na ya dị n’otu n’ihi mmụọ nsọ o nyere anyị.+