Jọn 11:49, 50 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 49 Ma e nwere otu onye n’ime ha aha ya bụ Kayafas.+ Ọ bụ nnukwu onye nchụàjà n’afọ ahụ. Ọ sịrị ha: “Unu amaghị ihe ọ bụla. 50 Ọ̀ bụ na unu echeghị na ọ kaara unu mma ka otu onye nwụchitere mmadụ niile ọnwụ, kama a ga-ebibi mba a niile?”
49 Ma e nwere otu onye n’ime ha aha ya bụ Kayafas.+ Ọ bụ nnukwu onye nchụàjà n’afọ ahụ. Ọ sịrị ha: “Unu amaghị ihe ọ bụla. 50 Ọ̀ bụ na unu echeghị na ọ kaara unu mma ka otu onye nwụchitere mmadụ niile ọnwụ, kama a ga-ebibi mba a niile?”