-
Matiu 26:74Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
74 Ọ maliteziri ịbụ onwe ya ọnụ na ịṅụ iyi, na-asị: “Amaghị m nwoke ahụ.” Ozugbo ahụ, oké ọkpa akwaa.
-
-
Luk 22:60Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
60 Ma Pita sịrị: “Nwoke m, amaghị m ihe ị na-ekwu.” N’otu ntabi anya, ka ọ ka kpụ okwu n’ọnụ, oké ọkpa kwara.
-