Luk 24:15, 16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Ma ka ha na-akparịta ihe ndị a, Jizọs bịara ha nso wee soro ha na-aga. 16 Ma, ha amataghị onye ọ bụ.+ Luk 24:30, 31 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 30 Mgbe ya na ha nọ na-eri nri, o weere ogbe achịcha, gọzie ya, nyawaa ya, ma malite inye ha ya.+ 31 Mgbe ahụ ka ha matara onye ọ bụ. Ma, ọ pụrụ n’anya ha ozugbo.+ Jọn 21:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Mgbe chi na-abọ, Jizọs guzo n’ikpere osimiri ahụ. Ma ndị na-eso ụzọ ya amataghị na ọ bụ ya.+
15 Ma ka ha na-akparịta ihe ndị a, Jizọs bịara ha nso wee soro ha na-aga. 16 Ma, ha amataghị onye ọ bụ.+
30 Mgbe ya na ha nọ na-eri nri, o weere ogbe achịcha, gọzie ya, nyawaa ya, ma malite inye ha ya.+ 31 Mgbe ahụ ka ha matara onye ọ bụ. Ma, ọ pụrụ n’anya ha ozugbo.+