Jọn 20:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Mgbe chi jiwere n’ụbọchị ahụ, bụ́ ụbọchị mbụ n’izu, ndị na-eso ụzọ Jizọs zukọtara n’otu ụlọ ma kpọchie ọnụ ụzọ ya akpọchie n’ihi na ha na-atụ ndị Juu egwu. Ma, Jizọs bịara guzoro n’etiti ha, sị ha: “Udo dịrị unu.”+
19 Mgbe chi jiwere n’ụbọchị ahụ, bụ́ ụbọchị mbụ n’izu, ndị na-eso ụzọ Jizọs zukọtara n’otu ụlọ ma kpọchie ọnụ ụzọ ya akpọchie n’ihi na ha na-atụ ndị Juu egwu. Ma, Jizọs bịara guzoro n’etiti ha, sị ha: “Udo dịrị unu.”+