28 Jizọs wee sị: “Ọ bụ mgbe unu wegoro Nwa nke mmadụ n’elu*+ ka unu ga-amata na ọ bụ m bụ ya,+ nakwa na e nweghị ihe ọ bụla m na-eme bụ́ uche m.+ Kama m na-ekwu ihe ndị a otú Nna m kụziiri m.
13 Kraịst zụtara anyị,+ tọhapụ anyị+ n’ọnụ Iwu ahụ* bụrụ anyị wee bụrụ onye a bụrụ ọnụ kama anyịnwa ga-abụ ndị a bụrụ ọnụ, n’ihi na e dere, sị: “Onye ọ bụla a kwụwara n’osisi bụ onye a bụrụ ọnụ.”+