Jọn 1:19, 20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Ihe a bụ àmà Jọn gbara mgbe ndị Juu si na Jeruselem zipụ ndị nchụàjà na ndị Livaị ka ha gaa jụọ ya, sị: “Ònye ka ị bụ?”+ 20 Ọ gọghị agọ, kama o kwuru hoo haa, sị: “Abụghị m Kraịst.”
19 Ihe a bụ àmà Jọn gbara mgbe ndị Juu si na Jeruselem zipụ ndị nchụàjà na ndị Livaị ka ha gaa jụọ ya, sị: “Ònye ka ị bụ?”+ 20 Ọ gọghị agọ, kama o kwuru hoo haa, sị: “Abụghị m Kraịst.”