Matiu 3:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Mụnwa ji mmiri na-eme unu baptizim n’ihi na unu echegharịala.+ Ma onye ka m ike na-abịa n’azụ m, onye m na-erughị eru iyipụ akpụkpọ ụkwụ ya.+ Onye ahụ ga-eji mmụọ nsọ+ na ọkụ mee unu baptizim.+
11 Mụnwa ji mmiri na-eme unu baptizim n’ihi na unu echegharịala.+ Ma onye ka m ike na-abịa n’azụ m, onye m na-erughị eru iyipụ akpụkpọ ụkwụ ya.+ Onye ahụ ga-eji mmụọ nsọ+ na ọkụ mee unu baptizim.+