Luk 1:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 N’ihi ya, Tiofilọs+ onye ukwu, enyochaala m ihe ndị a niile, kpebiekwa idetara gị ha n’usoro ha si mee, Luk 3:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Jizọs+ dị ihe dị ka afọ iri atọ+ mgbe o bidoro ozi ya. Dị ka ndị mmadụ chere, ọ bụnwa Josef,+nwa Hilaị,
3 N’ihi ya, Tiofilọs+ onye ukwu, enyochaala m ihe ndị a niile, kpebiekwa idetara gị ha n’usoro ha si mee,
23 Jizọs+ dị ihe dị ka afọ iri atọ+ mgbe o bidoro ozi ya. Dị ka ndị mmadụ chere, ọ bụnwa Josef,+nwa Hilaị,