Ndị Rom 9:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 ndị bụ́ ndị Izrel. Ọ bụ ha ka Chineke mere ka ha bụrụ ụmụ ya.+ E mere ka ha dị ebube, ha na ya gbakwara ndụ.+ Ọ bụ ha ka e nyere Iwu Mosis,+ nye ha ohere ije ozi dị nsọ,+ kwekwa ha nkwa dị iche iche.+
4 ndị bụ́ ndị Izrel. Ọ bụ ha ka Chineke mere ka ha bụrụ ụmụ ya.+ E mere ka ha dị ebube, ha na ya gbakwara ndụ.+ Ọ bụ ha ka e nyere Iwu Mosis,+ nye ha ohere ije ozi dị nsọ,+ kwekwa ha nkwa dị iche iche.+