Jọn 7:14, 15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Mgbe ememme ahụ gara ọkara, Jizọs gbagooro n’ụlọ nsọ ma malite izi ihe. 15 O juru ndị Juu anya, ha ana-asị: “Olee otú nwoke a si mara Akwụkwọ Nsọ,*+ ebe ọ bụ na ọ gụghị akwụkwọ n’ụlọ akwụkwọ?”*+
14 Mgbe ememme ahụ gara ọkara, Jizọs gbagooro n’ụlọ nsọ ma malite izi ihe. 15 O juru ndị Juu anya, ha ana-asị: “Olee otú nwoke a si mara Akwụkwọ Nsọ,*+ ebe ọ bụ na ọ gụghị akwụkwọ n’ụlọ akwụkwọ?”*+