Ọrụ Ndịozi 3:9, 10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Mmadụ niile hụkwara ya ka ọ nọ na-aga na-eto Chineke. 10 Ha matakwara onye ọ bụ, na ọ bụ ya bụ nwoke ahụ na-anọbu n’Ọnụ Ụzọ Mara Mma n’ụlọ nsọ na-arịọ arịrịọ.+ O juru ha nnọọ anya na ọ na-ejezi ije.
9 Mmadụ niile hụkwara ya ka ọ nọ na-aga na-eto Chineke. 10 Ha matakwara onye ọ bụ, na ọ bụ ya bụ nwoke ahụ na-anọbu n’Ọnụ Ụzọ Mara Mma n’ụlọ nsọ na-arịọ arịrịọ.+ O juru ha nnọọ anya na ọ na-ejezi ije.