Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọpụpụ 20:11
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 11 N’ihi na Jehova ji ụbọchị isii kee eluigwe na ụwa, oké osimiri, na ihe niile dị n’ime ha. O wee malite izu ike n’ụbọchị nke asaa.+ Ọ bụ ya mere Jehova ji gọzie Ụbọchị Izu Ike ma mee ka ọ dị nsọ.

  • Nehemaya 9:6
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 6 “Naanị gị bụ Jehova.+ Ọ bụ gị kere eluigwe, ya bụ, eluigwe niile na ndị mmụọ ozi niile,* ụwa na ihe niile dị na ya, oké osimiri na ihe niile dị n’ime ya. Ị na-echebe ha niile ndụ. Ndị mmụọ ozi niile na-akpọkwara gị isiala.

  • Abụ Ọma 146:6
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    •  6 Onye kere eluigwe na ụwa,

      Oké osimiri na ihe niile dị n’ime ha,+

      Onye e kwesịrị ịtụkwasị obi mgbe niile,+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya