Abụ Ọma 45:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ị hụrụ ezi omume n’anya,+ ị kpọkwara ajọ omume asị.+ Ọ bụ ya mere Chineke, bụ́ Chineke gị, ji tee gị mmanụ+ ma mee ka ị na-aṅụrị ọṅụ+ karịa ndị ibe gị. Ọrụ Ndịozi 10:38 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 38 Onye ahụ a na-ekwu banyere ya bụ Jizọs onye Nazaret. Chineke ji mmụọ nsọ tee ya mmanụ+ ma nye ya ike. Ebe Chineke nọnyeere ya,+ ọ gazuru ala ahụ na-eme ihe ọma ma na-agwọ ndị niile Ekwensu na-emekpọ ọnụ.+
7 Ị hụrụ ezi omume n’anya,+ ị kpọkwara ajọ omume asị.+ Ọ bụ ya mere Chineke, bụ́ Chineke gị, ji tee gị mmanụ+ ma mee ka ị na-aṅụrị ọṅụ+ karịa ndị ibe gị.
38 Onye ahụ a na-ekwu banyere ya bụ Jizọs onye Nazaret. Chineke ji mmụọ nsọ tee ya mmanụ+ ma nye ya ike. Ebe Chineke nọnyeere ya,+ ọ gazuru ala ahụ na-eme ihe ọma ma na-agwọ ndị niile Ekwensu na-emekpọ ọnụ.+