1 Ndị Tesalonaịka 2:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 N’ihi na unu ma na n’agbanyeghị na anyị bu ụzọ taa ahụhụ na Filipaị,+ a kparịakwa anyị, Chineke nyeere anyị aka, anyị akata obi* zie unu ozi ọma Chineke+ n’agbanyeghị na a nọ na-akpagbu anyị nke ukwuu.
2 N’ihi na unu ma na n’agbanyeghị na anyị bu ụzọ taa ahụhụ na Filipaị,+ a kparịakwa anyị, Chineke nyeere anyị aka, anyị akata obi* zie unu ozi ọma Chineke+ n’agbanyeghị na a nọ na-akpagbu anyị nke ukwuu.